Greetings Dear Wikimedians, Ndewonu! We are excited to announce the IGBO WIKI DAYS set for September 2025. This event is a virtual, impact-driven training workshop series designed to build capacity, close both content and gender gaps, and grow the number of active editors contributing to Igbo Wikipedia and its sister projects.
Interested volunteers, old and new members of our community are welcomed to participate. Pre-event: Saturday, 6 September 2025 Main event:19 - 21 September, 2025 Online (Zoom) Register here: https://w.wiki/F2Mg ———————————————————— Ndị otu Igbo Wikimedians nwere nnukwu obi ụtọ ịkpọsa IGBO WIKI DAYS 2025 Ihe omume a bụ ọzụzụ n'ịntanetị nke e mere iji wulite ikike, mechie oghere ọdịnaya na nke gbasara mmekọahụ, ma bulie ọnụọgụ ndị na-edezi na-arụ ọrụ n’ọrụ Wikimedia niile n’asụsụ Igbo. Mmemme tupu isi mmalite: Satọdee 6 Septemba, 2025 Mmemme Isi:19 - 21 Septemba, 2025 Ebe: Online (Zoom) Ndị sonyere: Ndi omasiri ịbanye nakwa ndi otu ochie na ọhụrụ nke Igbo Wikimedians User Group Debanye aha gi ebe a: https://w.wiki Thanks and kind regards, Kingsley Nkem FOR: IGBO WIKIMEDIANS USER GROUP
_______________________________________________ Wikimedia-l mailing list -- [email protected], guidelines at: https://meta.wikimedia.org/wiki/Mailing_lists/Guidelines and https://meta.wikimedia.org/wiki/Wikimedia-l Public archives at https://lists.wikimedia.org/hyperkitty/list/[email protected]/message/53XWR3SX4GQV56WDAB2AKNNQ5M5IG4DP/ To unsubscribe send an email to [email protected]
